AMUGORO ANYI NWA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 9 pages

AMUGORO ANYI NWA by Ozioko, Chukwuebuka — Lyrics

[TENOR SOLO] Ụmụnna! Eze udo abịala [SOPRANO] Amụgoro anyị nwa Chukwu Ah! Eh! Amụgoro anyị nwa, amụgoro anyị Otu nwa, amụgoro anyị nwa Otu nwa nwoke, amụgoro anyị nwa Amụgoro anyị nwa, otu nwa Kristi onye nzọpụta Amụgoro anyị nwa, Kristi onye nzọpụta Ibu onye isi Amụgoro anyị nwa, Kristi onye nzọpụta Lekwanụ ya n'ubu ya Ibu onye isi, ibu onye isi g'adịkwasị n'ubu ya A g'akpọ ya onye isi agha A g'akpọ ya onye ebube A g'akpọ ya onye ndụmọdụ Chineke bụ dike, Nna mgbe niile A g'akpọ ya Okwu emere ahụ o [TENOR SOLO] Okwu emere ahụ
Read full lyrics

About AMUGORO ANYI NWA

When the Christmas season arrives, the choir loft needs music that captures the sheer majesty of the Incarnation. "Amugoro Anyi Nwa" (For Unto Us, A Child Is Born) does exactly that. Opening with a striking tenor solo that announces the coming of the Prince of Peace ("Ụmụnna! Eze udo abịala"), the piece quickly unfolds into a grand, joyful proclamation by the full choir. It is a song of triumph, celebrating the birth of Christ the Savior with bright, rhythmic energy.

The lyrics draw deeply from the prophetic words of Isaiah, calling the newborn child Wonderful Counselor, Mighty God, and Prince of Peace ("onye ndụmọdụ", "Chineke bụ dike", "Eze udo"). Because it so beautifully weaves the mystery of the Word made flesh ("Okwu emere ahụ") with the angels' song of praise, it is a perfect fit for Christmas Masses. Towards the end, the anthem transitions seamlessly into the Gloria ("Otito dịrị Chukwu... n'ụwa udo dịrị ndị mmadụ"), making it an excellent choice for the Gloria during the Nativity or as a powerful choral motet.

What makes this arrangement so moving is its dynamic build-up. The voices layer over one another, repeating the titles of Christ with increasing awe, before resolving into a sweeping, majestic "Amen." It is the kind of piece that demands the choir's full voice and leaves the congregation uplifted, fully immersed in the joy of the Christmas mystery.