Amụgo ya by OKOLI KINGSLEY I — Lyrics

OKOLI KINGSLEY I Igbo Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Amụgo ya Amụgo ya Nwa ka nwa Amụgo ya Jesu Jesu Chukwu Sịrịkwe Onye ndụmọdụ Jesu m o Onye ndụmọdụ ewo Jesu m o Bese nwa Jesu Nwankanwa Bese nwa Jesu Nwankanwa Na Bethlehem N'obodo Judea ebea Na Bethlehem N'obodo Judea ebea Na Bethlehem N'obodo Judea ebea Kpakpando n'emuke Chawam chawam chawam chawam Chawam chawam chawam chawam N'elu ke Makana Onyenzọpụta anyị abịarụgo Amụgo ya Gịnị ka nyị ga enyeya Olaedo frankincense na myrrh Olaedo frankincense na myrrh Onyinye kwesịrị Onye eze Asị ka m jụsodụnụ Onyinye kwesịrị Onye eze Amụgo ya Amụgo ya Amụgo ya Amụgo ya Amụgo ya Dịka akwụkwọ nsọ sịrị kwuo Dịka akwụkwọ nsọ sịrị kwuo Nwa ka nwa ka a mụrụ anụwa Kedu ọja m egwu mewe egwu mewe Udo n'ekwe n'ọdị gbakwụwara n'ụwa Makana Onyenzọpụta abịago n'ụwa Udo sàdị ọchịchịrị gbala Chukwu nwa ga chụgide chụgide chụa ọnbani le o Otito dịrị Chineke n'elu kachasị elu Makana Chukwu nwa abịago n'ụwa

Download the sheet music

Amụgo ya

Amụgo ya

By OKOLI KINGSLEY I
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want