Full Lyrics
CHORUS
Amụgo ya eh
Amụgo ya Nwa ka nwa
Jesu m o
Onye udo m o du
Onye udo m o du ewo Jesu m o
Ihe sirike
Amụgo ya eh
Obere nwa Jesu nwankanwa
VERSE 1
Na Bethlehem n'obodo Judea
Ebe a mụrụ Nwa kanwa
Kpakpando n'emukesi n'elu nke ya
Makana Onye nzọpụta anyị abịawo
Amụgo ya
VERSE 2
Ọla edo, frankincense na myrrh
Onyinye kwesịrị Onyeeze
Asị ka m jụọ dunu
Onyinye kwesịrị Onyeeze
Amụgo ya
VERSE 3
Amụgo ya, Amụgo ya, Amụgo ya, Amụgo ya
Dịka akwụkwọ nsọ siri kwuo, dịka akwụkwọ nsọ siri kwuo
Iye iye iye Nwa kanwa ka a mụrụ anyị
Kedu ọja m gwumewe gwumewe
Iya iya Udo n'ekwe m o ndị gbakwutara n'ụwa
Onye nzọpụta abịago n'ụwa Udo gaadị
Ọchịchịrị agala Chukwu nwa ga chụgide chụgide chụa onba m le o
Otito dịrị Chineke n'elu kachasị
Makana Chukwu nwa abịago n'ụwa