Jesu Onye Nweanyi Ebiliwo by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Easter Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Alleluia, O biliwo O biliwo Jesu Kpọgburu n'elu obe O biliwo n'ọnwụ Alleluia, O biliwo O biliwo Jesu Kpọgburu n'elu obe O biliwo n'ọnwụ Jesu Onye nwe anyị O biliwo n'ọnwụ VERSE 1 N'ụzụtụtụ Mmụọma si n'igwe gbadata n'ihi Jesu Kwuwa naachọ ahụ Jesu Mary n'eti mkpu n'ihi Jesu Mary n'akwangharị ele n'ili Jesu Mgbe ọ zụtara Dinwenu VERSE 2 Mary emebikwangharị n'ihi na ahụrụ m Jesu Nwa mgabazia ya VERSE 3 Onye nmerie biliwo Kristi Onye nmerie Ọ bụ Dike n'agha Dike na dimkpa O meriri ike ọnwụ Alleluia

Download the sheet music

Jesu Onye Nweanyi Ebiliwo

Jesu Onye Nweanyi Ebiliwo

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Easter Hymns Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns
1 0

More lyrics you may want