Full Lyrics
REFRAIN
Akụ kacha mma bụ Kristi Dinwenu,
akụ kacha mma bụ Kristi n'oriri nsọ.
Onye riria ahụ n'ọbara Kristi Dinwenu,
ọgaranya nke mmụọ.
VERSE 1
Onye nwere Kristi na ndụ ya,
ọ rịba n'onweg'ihe nile.
VERSE 2
Ọ bụrụ na Kristi bata n'obi gị,
ọ g'eme gị ka ị dị mma.
VERSE 3
Ị naata Kristi n'ọkwa njọ,
ọ nwue be nwanne m ka ị naatara.
VERSE 4
Ahụ n'ọbara Kristi bụ ih'oriri na ih'ọṅụṅụ,
nke n'enye ndụ ebighebi.
VERSE 5
Rie nụ ọ ahụ n'ọbara Nwa tụrụ n'iri ndị ije,
n'ejuwa akụ kacha mma.