Onaghi Agba Mme - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Obiele Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Onaghi Agba Mme by Obiele Udoka — Lyrics

CHORUS Aja nke elu obe n'aja nke altar b'otu ihe Maka n'ọ bụ Kristi n'onwe ya Bụ onye nchụaja bụrụkwa ih'e ji achụ ya REFRAIN I N'elu obe Ọ n'agba mmee Man'ugbu a n'altar dị ngọzi site n'igb'uko nd'ụkọchukwu REFRAIN II Ọ naghị agbazi mmee VERSE 1 N'oriri Ikpeazụ ka Kristi dobere Eucharistia dị asọ Na ya ka O nyere iwu a "Mebenu nke a na ncheta nke m o" VERSE 2 Lee nụ Onyenweanyi n'altar Ụkọchukwu ezie Anyị kwenyere n'ezie Na Ọ bụ ụzọ nzọpụt'anyị
Read full lyrics

About Onaghi Agba Mme

"Onaghi Agba Mme" is a deeply theological Igbo hymn that reflects on the mystery of the Holy Eucharist. The title points to the Catholic teaching of the Mass as the unbloody sacrifice of the New Covenant. The lyrics beautifully draw a parallel between the cross and the altar, reminding the congregation that the sacrifice of Calvary and the sacrifice of the Mass are one and the same—with Christ serving as both the high priest and the offering.

In the choir loft, this piece is especially powerful during the Liturgy of the Eucharist, making it a fitting choice for the Offertory or Communion. The verses walk singers through the Last Supper, the institution of the Eucharist, and the call for sinners to receive life. A distinct solo chant section elevates the arrangement, meditating on the profound mystery handled by the priest. It is a song that invites deep reverence, drawing the hearts of the faithful into the sacredness of the altar.