AJA MISSA AGWỤSỊGO by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

BASS INTRO K'anyị labanụ n'Aja Missa' gwụsịgo! Missa'a ọ gwụsịgo! REFRAIN N'Aja Missa' gwụsịgo! Nwannem k'anyị jebenụ n'ime ozioma, Oziọma Chukwu. K'anyi labanụ n'aja Missa' gwụsịgo! Laba nụ n'udo! Ọ gwụgo, ọ gwụgo. K'anyị jebenụ kwusaba ozioma, oziọma, nwannem k'anyị jeenụ n'ime ụwa kwusaba oziọma Chineke! VERSE 1 Chineke bụ Ịhụnanya; hụr' ụwa n'anya zitere ya Kristi. Onye kwere na ya gaenwe nduebighiebi. Ngwanụ k'anyịị jee n'ime ụwa kwusaba ịhụnanya nke Kristi. VERSE 2 Kristi bụ Ife eji ahụ ụzọ n'aja Missa dị asọ. Ọ mụnyego Ihe nke Okwukwe. K'anyi gabanu n'ime ụwa kwusaba Ife nke Kristi. VERSE 3 Anyị bụ ụkwụ O ji akpagharị, na aka O ji eme mma. K'anyị gabazie nụ na mba nile, kwusaba Oziọma Chineke.

Download the sheet music

AJA MISSA AGWỤSỊGO

AJA MISSA AGWỤSỊGO

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want