AJA MISSA AGWUGO by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Aja missa agwụgo nwanne m, Aja missa agwụgo, Aja missa agwụgo, Aja missa agwụgo nụ. K'anyi laba n'udo nke Onye nwe anyi. VERSE 1 Aja missa agwụgo, Aja missa agwụgo, K'anyi jee kwusaba, Maka Onye nwe anyi. REFRAIN Oziọma, oziọma, Oziọma Chukwu. Kwusaba oziọma, Kwusabanụ oziọma ya. Oziọma ya, oziọma. VERSE 2 Ekele dịrị Chukwu, Aja missa agwụgo, K'anyi jee kwusaba, Maka Onye nwe anyi.

Download the sheet music

AJA MISSA AGWUGO

AJA MISSA AGWUGO

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want