Aja di Aso by Fred Y.C. Uche — Lyrics

Fred Y.C. Uche Igbo English Offertory Hymns Prayer of the Faithful (POF) Wedding Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

AJA DI ASO Aja dị nsọ, aja dị ok'ọnụ K'ụmụ Chineke naachụrụ Chukwu. REFRAIN Aja anyị naachụ na Chukwu b'onye enyi, Ahụ na mkpụrụobi anyị. Maka Nna nara, Nara onyinye anyị gị nara Aja dị nsọ. VERSE 1 Anyị ekele gị ma k'ọgọ gịnị, Le Chukwu biko nara aja nara ụmụ gị gọzie. Anyị ekele gị maka afọ ọma gị. Anyị ekele gị Nna maka ngọzi gị. VERSE 2 Anyị enye gị nsọpụrụ na otito kachasịlụ. Anyị edoo gị ebube Nna onye kacha elu. Anyị ebunye gị ikensọ, biko nara ya. UPHOLD THEM IN YOUR LOVE You brought them together as one, And you have led them this far, Uphold them in your love we pray.

Download the sheet music

Aja di Aso

Aja di Aso

By Fred Y.C. Uche
Solfa
Igbo, English
2 pages
1 Downloads
Offertory Hymns Prayer of the Faithful (POF) Wedding Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want