Ahu Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
9 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Ahu Chukwu by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

[CHORUS] Ahụ Chukwu, ahụ ya. Ahụ Chineke naagụ m agụ. Ahụ Chukwu, ahụ ya. Ahụ Chineke naagụ m makana ahụ ya dị ka ome ebisiebi n'udo. Ahụ ya bụkwa ndụ ebighịebi. Nyenụ m eh Ahụ Chukwu. Ahụ ya. Ahụ Chineke na bata chabife gị. [VERSE 1] Ih'a bụ ih'omimi, omimi kasị omimi. Ih'a bụ ih'amara, amara kasị amara. Ih'a bụ ih'ebube, ebube kasị ebube. Ih'a bụ ihe dị iche iche, ma n'ihem chọrọ k'ị nye mu bụ nri ngọzi. Ọ bụ nri n'enye ndụ. Ih'a bụ nri ndị mụọma, ọ bụ nri si n'igwe. Ih'a bụ nri ịhụnanya nke Chukwu nwa n'obe.
Read full lyrics

About Ahu Chukwu

"Ahu Chukwu" is a deeply reverent Igbo Communion hymn that captures the soul's profound yearning for the Eucharist. The title translates to "The Body of God," and the lyrics center entirely on this spiritual hunger, with the refrain returning again and again to the confession that "I am hungry for the Body of God" (Ahụ Chineke na-agụ m agụ). It is a song of approach, perfect for the moments when the congregation processes toward the altar to receive the sacrament.

The verses unfold as a litany of praise for the Eucharist, describing it as the deepest mystery, the greatest grace, and the food of angels. The text beautifully acknowledges the Eucharist as the bread of life and the ultimate comfort—comparing its warmth to the goodness of a grandmother or a true friend—that calms the heart and gives strength for the journey to heaven. For a choir, the flowing solfa lines and the continuous, building narrative of the verses create a meditative atmosphere, drawing the faithful into a deeper reflection on the sacrifice of the cross and the gift of communion.