Agụụ Gị Na-agụ Mkpụrụ Obi M - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Agụụ Gị Na-agụ Mkpụrụ Obi M by Nwankwo Cosmas Chinedu — Lyrics

REFRAIN Jesu agụụ gị naagụ nụ m o Kristi anụ n'akpọ mụ n'ụzọ maka gị Dinwenụ m bata bi n'obi m o O Dinwenụ m bata n'obi m o biri n'obi m o Dinwenụ m g'enwe ndụ ebi ebi nwanne m bakwa nara nri n'enye ndụ nri ọma si n'igwe achịcha n'enye ndụ Onye natara Kristi n'okwukwe n'asọ n'asọ ọgaranya nke mụọ VERSE 1 Arụ Kristi bụ ih'oriri n'ezie o Ọbara ya bụ ih'ọṅụṅụ dị mma Kristi ji ọgb'achịcha Jesu m o n'azụ abụọ wee zụọ pụkụ mmadụ sị ha rie n'akwụghị ụgwọ o sị mebenụ ya mebenụ ya na ncheta nke m o ndị otu Kristi
Read full lyrics

About Agụụ Gị Na-agụ Mkpụrụ Obi M

"Agụụ Gị Na-agụ Mkpụrụ Obi M" is a deeply reverent Igbo Communion hymn that speaks directly to the soul's longing for Christ. The title, expressing a profound spiritual hunger, sets a tone of quiet devotion. As the choir sings the refrain, the melody carries a gentle, pleading quality, inviting the Lord to come and dwell within the communicant's heart. It is a moving expression of faith in the Eucharist, acknowledging Jesus as the bread of life that brings eternal nourishment.

The verses walk the congregation through the mystery of Holy Communion. They reflect on Christ offering His Body and Blood as true food and drink, recalling the Last Supper's command to "do this in memory of me." When sung during the Communion procession, the piece encourages the faithful to approach the altar with reverence and joy, recognizing the immense, freely given gift of the Sacrament. It is a song that grounds the choir and the entire church in the solemn, life-giving reality of the Mass.