Emma Orji IgboWedding HymnsCelebrations Solfa notation
Full Lyrics
Agbamakwụkwọ bụ Chineke mebere ya,
Ka nwoke na nwanyị wee jikọọ bụrụ otu.
Ya mere na nwoke gaahapụ nne ya na nna ya,
Wee gakwuru nwunye ya, ha abụọ ejikọọ bụrụ otu.
REFRAIN
Nna emeka,
Ifụnanya ewo,
Unu ejikọgo, unu abụrụgo o.