Full Lyrics
CHORUS
Ewo, ejehielam ụzọ a
Gam ebili eh lagha chikwute gị Nna
Ezi Nna mo, emehiewom gị, a
Gam ebili eh lagha chikwute gị Nna
VERSE 1
O Dinwenu ịnyochala obi mo
Ọ n'enwute m n'obi na m n'emejọ gị
Gosi m ebere gị Nna dị ịhụnanya, a
Gam echighata lagha chikwute gị Nna mo
VERSE 2
Chukwu emehiewom gị
Mani gị ka m mejọrọ Onye nwem
Ihe dị njọ n'ihu gị ka m mere
Doo ghara, kwee ka m lagha chikwute gị
Achụpụkwalam n'ihu gị
Anapụkwalam mmụọ nsọ gị
Keny'obi dị ọcha n'ime mo
Ajụlam ajụ, kwee ka m lagha chikwute gị
VERSE 3
Eh lagha chikwute gị Nna
Meerem ebere gbataram Osenyemaka
Nna lee nwa gị anya, njọ a nyịgbukwala mo
Eh lagha chikwute gị Nna
Ezi Nna gbaghara mo Nna
Nabatanụ nwa gị biko
Eh lagha chikwute gị Nna
Agam echighata Nnam, agam alaghachi
Ewo, eh lagha chikwute gị Nna