AFUFU MMUO (STORY OF THE CROSS) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

AFUFU MMUO (STORY OF THE CROSS) by Sam Ojukwu — Lyrics

[Soprano Solo] Ahụhụ mmụọ Ahụhụ mmụọ Jesu taara anyị [Tutti] Ahụhụ mmụọ Jesu taara anyị N'egodu ka Jesu Kristi si we bịa n'ụwa Ịlụ baara ọlụ dị mma Chukwu oluebube Ma ọ gịnị ka ụmụ ụwa ji kwụọ ya ụgwọ? Ọnwụ n'elu obe Ahụhụ mmụọ Jesu taara anyị [Baritone Solo] Ma ọ gịnị ka Jesu melu Ka fa ji nchọ ya ka ọ nwụọ Ọnwụ ifele n'elu obe Ụmụnne m ajụọ m o Ọ bụzịkwa Jesu Kristi melu ka ndị ngwụrọ wụba ujọ njọ lị? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melu ka ndị kpuru isi fụha ụzọ k'ugo? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melu ka ndị agụụ n'agụ lị ju afọ?
Read full lyrics

About AFUFU MMUO (STORY OF THE CROSS)

"Afufu Mmuo (Story of the Cross)" is a profound Lenten reflection composed by Sam Ojukwu. The title translates to "Spiritual Agony," and the piece draws the choir and congregation into a deep meditation on the suffering Jesus endured for humanity. It is a staple for Holy Week, especially fitting for Good Friday services or the Stations of the Cross, where the solemnity of the music matches the weight of the season.

The lyrics take us through a poignant questioning of humanity's response to Christ's love. The baritone solo asks what Jesus did to deserve such a shameful death on the cross—reminding us that He healed the blind, fed the hungry, and raised the dead. Yet, the world repaid His miracles with crucifixion. The song captures the fickleness of the crowd, noting how quickly their shouts of "Hosanna to the Son of David" turned into demands for His death.

Singing this piece requires a deep sense of reverence. The interplay between the sorrowful solos and the full choir's response creates a dramatic and emotional narrative. When the choir asks, "Ma ọ gịnị ka ụmụ ụwa ji kwụọ ya ụgwọ?" (What did the world use to pay Him back?), it leaves a lingering silence in the church, inviting every listener to reflect on their own response to the cross.