Full Lyrics
UNISON
Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike!
Ibu dike dike dike n'agha
Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! dike!
Dike n'agha
CHORUS
Nye ya ekene, nye ya otito
Nye ya ojija, nye ya mbulie
N'ọbụ Dinwenu, n'ọbụ Chukwigwe
N'ọbụ ọkaka, n'ọbụ ọka
Ka ọ nye ya, ka n'ọbụ omemma ah
K'anyi je nu Zayon, Zayon, Zayon
Zayon, Zayon, Zayon
Zayon!
Zayon obodo ọma
Zayon! Zayon! obodo ọma
Agam'e sondi Mu'ozi nk'Igwe bu abu mmeri
K'anyi je, k'anyi je, k'anyi je n'ugwu Zayon!
K'anyi sondi Mu'ozi nk'Igwe bu abu n'enu ugwu Zayon!
Abummeri nkwa! onye ne n'anya n'azu abummeri
Abummeri ije! onye ne n'anya n'azu a ga m'ezu
Zayon! Zayon! Zayon obodo ọma
ALTO / MEZZOSOPRANO SOLO
Zayon obodo ọma
Zayon mo obodo ọma, obodo ma
CHORUS
Kwe b'Alleluya!
Kwe b'Alleluya!
Kwe b'Alleluya!
Kwe b'Alleluya!
ALTO / MEZZOSOPRANO SOLO
Zayon anyi bu Naijiria ezigb'obodo
Chukwu telu mmanụ
Solo mu tobe Chineke nna
Mak'obodo anyi adigo mma
Alleluya! Alleluya! Alleluya!
MALE CHORUS
Kwango! kwango! odogw'eze a batago nu nkwa!
Odogw'eze a batago
Chukw'eze a batago nu
Chukw'eze a batago
Chukw'eze abia
SOLO
Nna anyi nọ zi n'en'ugwua
Biko me p'ọ nụzọ egwe!
Igwe! n'igwe ugbua
Kammi Li E n'igwe wu s'anyi n'a ru o
Igwe!
ADAGIO
N'aha Jisos k'anyi n'ekpe
Amen.