Full Lyrics
REFRAIN
Jesu, bịa biri n'ime m,
Ahụrụ m gị n'anya
Were m mee ihe dị gị nma
Abụ m nke gị
Bịa biri n'ime m
Ị bụ enyi ọma
Sacha m Jesu
Abụ m nke gị
VERSE 1
Achịcha dị ndụ,
Achịcha si n'igwe bịa
Bịa biri n'ime m,
Abụ m nke gị
VERSE 2
Gị bụ Dinwenu, gị naenye ndụ, gị naenye ike
Gbaa m ume, Nri ndị nọ n'ije,
Abụ m nke gị
VERSE 3
Nri ndị Mmụọ ozi
Nri ndị dị asọ
Bịa biri n'ime m
Abụ m nke gị
VERSE 4
Bịa biri n'obi m o
Ị bụ enyi ọma
Sọ gị bụ Chineke m o
Abụ m nke gị