ABUM ACHICHA DI NDU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
20 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

ABUM ACHICHA DI NDU by Jude Nnam — Lyrics

[CHORUS] Abụ m achịcha dị ndụ, Dinwenu n'ekwu, Abụ m achịcha dị ndụ. Nri si n'eligwe bịa, Abụ m achịcha dị ndụ, Nri n'enye ndụ n'ezie, Abụ m achịcha dị ndụ si n'eligwe bịa, Onye riri ahụ m o, Onye riri ahụ m o, ahụ m o, Onye riri ahụ m o g'adị ndụ n'ezie, Onye riri ahụ m o, Onye riri ahụ m o, ahụ m o, Onye riri ahụ m o g'adị ndụ okpu. [VERSE 1] Kristi ekwugo ya wee sị, ahụ n'ọbara Nwa nke mmadụ, ñụwa ọbara Ya. Beere sọ m'iriri ya, nwannem, m'irir'ahụ m o, Beere sọ m'iriri ya, cheta, m'irir'ahụ m o,
Read full lyrics

About ABUM ACHICHA DI NDU

"Abụ m achịcha dị ndụ" is a deeply reverent Communion hymn composed by Jude Nnam, drawing its message directly from the Gospel of John. The words evoke the image of Christ as the bread of life, making the song a profound meditation on the Eucharist. In the choir loft, this piece is a staple for the Communion procession, guiding the congregation as they approach the altar to receive the Body and Blood.

The verses unpack the mystery of the sacrament. The first verse echoes the scriptural warning that unless we eat the flesh of the Son of Man and drink His precious blood, we have no life in us. The second verse shifts to an invitation, calling everyone to come and receive the Savior. The arrangement builds into a stirring final section where different voice parts call out attributes of the Eucharist—food from heaven, holy bread—while the rest of the choir anchors them with the central declaration, "Abụ m achịcha dị ndụ."

Singing this piece requires a balance of solemnity and joyful assurance. The rhythmic flow of the Igbo text paired with the layered harmonies makes it a moving experience for both the choir and the assembly. It is a song that focuses the mind entirely on the sacred feast, leaving a lingering sense of spiritual nourishment long after the Mass has ended.