Full Lyrics
Bulie Ya elu
Tuo Ya igwe oh
Ọ naeme mma eh
Bịanụ soro m nye Chukwu ekele
Bulie Ya elu eh
N'Ọ bụ eze ọha
Chine memma eh
Ababa Nna ndewo eh
Na ọ n'ekele m ọla eh
Ababa Nna ndewo eh
Ihe o mere dị m mma eh
Ababa Nna ndewo eh
Ya k' m ji naekele
Ababa Nna ndewo eh
Ekele ri m ya
Mba nile toonu n'nwa tiliba mma n'eluigwe
Wee sị Okaka Onye nkwu nye iye iye iye
Nna ndewo
Onye nkwu n'memma
K'ọ bụ Onyeọma Chim ndewo eh
Ọ wee sị m nwa m bunie obi kunite ribe ngozi
Si n'igwe m mma sị ya Nna
Ababa Nna ndewo eh
Onyeọma Ọ memma
A ga m ekowa ihe Chukwu n'emere m oh
Ọ bụrụgodị n'ụwa asịghị m kọwa ihe Chukwu n'emere m oh
Tibe mkpu n'oke olu wee kọwasaba ịdị mma Chukwu
Ụmụnnam bịanụ k'anyị kọwa ihe Chukwu n'emere m oh
Ihe Ọ mere m jasi Ya
Ababa Nna ndewo eh
Ne zie Ụmụ Chineke eh
Ndikwe n'igwe n'eli mma ndewo eh
Serem k'anyị jesi Chineke
Ababa Nna ndewo eh