Full Lyrics
REFRAIN
A ga m eje nara Kristi n'oriri nso,
Aga m eje nara Kristi n'oriri nso.
Mri ọma, ọ bụ mri ọma.
Mri ọma n'ezi ọ bụ mri ọma.
Mri n'ọdị mma si n'igwe bịa.
N'emekọrịta, n'anyị nara ahụ Kristi,
Anyị na Kristi abụrụ otu ihe.
VERSE 1
N'oriri dị asọ,
Bụ n'otu n'ime mmụọ.
Edu igwe nala,
Otu ihe n'eziokwu.
VERSE 2
Yukaristia,
Ka Kristi nyer'anyị.
Onyer'anyị n'efu,
N'akwụghị ụgwọ.
Sị anyị rie,
Sị anyị rie makana ọ bụ,
Nri n'enye ndụ.
VERSE 3
Kristi mri ọma,
Mri n'ọdị mma si n'igwe.
Ụmụchukwu n'eri,
Kristi nwa chukwu.
M nọọ n'obi m oo onyenwem.