Full Lyrics
[Intro]
Ndi n'atụkwasị Chineke obi g'adị ka ugwu Zayọn,
g'adị ka ugwu Zayọn, g'adị ka ugwu Zayọn.
[Chorus]
Ndi n'atụkwasị Chineke obi,
Ndi n'atụkwasị Chineke obi
g'adị ka ugwu, ugwu, ugwu Zayọn,
Ugwu, ugwu, ugwu Zayọn,
Zayọn nke n'adịgh'ama jigi jigi,
jigi jigi, jigi jigi rue mgbe ebigh'ebi.
Ha dị ka ugwu Zayọn nke n'adịgh'ama jigi jigi rue mgbe ebigh'ebi.
[Soprano Soli]
Ndi n'atụkwasị Chineke obi o!
g'adị ka ugwu, ugwu, Zayọn nke n'adịgh'ama jigi jigi,
jigi jigi o! jigi jigi o! rue emgbebigh'ebi.
Ugwu Jerusalem, ugwu ya, ugwu ya,
Ugwu ya nile gbara ya gburugburu,
gburugburu, gburugburu o!
[Chorus]
Ha dị ka ugwu Zayọn, ha dị ka ugwu Zayọn,
ha dị ka ugwu Zayọn, ugwu Zayọn, ugwu Zayọn, ugwu Zayọn
nke n'adịgh'ama jigi jigi, jigi jigi ma ncha,
jigi jigi ma ncha, jigi jigi ma ncha.
Ha dị ka ugwu Zayọn, ha dị ka ugwu Zayọn,
Zayọn nke n'adịgh'ama jigi jigi rue mgbe ebigh'ebi,
jigi jigi ma ncha, jigi jigi ma ncha, jigi jigi ma ncha.
Ugwu Jerusalem gbara ya gburugburu ncha e!
jigi jigi ma ncha e! jigi jigi ma ncha e! jigi jigi ma ncha e!
Otua ka Chineke si gbaa ndi nke Ya gburugburu e!
jigi jigi ma ncha e! jigi jigi ma ncha e! jigi jigi ma ncha.
site n'ugbu a wee rue ebigh'ebi. Amen.
Otito dịrị Nna, Otito dịrị Nwa, Otito dịrị Mụọ Nsọ.
Etu ọ dị n'izizi k'ọ dị ugbu a
ọ g'adịgide otua rue mgbe ebigh'ebi, Amen.
Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen,
Amen, Amen, Amen, Amen, Amen,
amen, amen, amen, amen, amen.